Abụ Ọma 39:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Jehova, biko, mee ka m mara ọgwụgwụ m,+Mee ka m mara otú ụbọchị ndụ m ga-aha,+Ka m wee mara otú ndụ m dịruru mkpụmkpụ.+ Luk 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ mkpụrụ obi gị n’aka gị.+ Ònye ga-enwezi ihe ndị ị kwakọbara?’+
4 “Jehova, biko, mee ka m mara ọgwụgwụ m,+Mee ka m mara otú ụbọchị ndụ m ga-aha,+Ka m wee mara otú ndụ m dịruru mkpụmkpụ.+
20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ mkpụrụ obi gị n’aka gị.+ Ònye ga-enwezi ihe ndị ị kwakọbara?’+