Abụ Ọma 89:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Cheta afọ ole m ga-adị ndụ.+Ọ̀ bụ naanị n’efu ka i kere ụmụ mmadụ niile?+ Abụ Ọma 90:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Kụziere anyị otú anyị ga-esi na-agụ ụbọchị anyị+Ka anyị wee nweta obi amamihe.+ Abụ Ọma 119:84 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 84 Afọ ole ka ohu gị ga-adị ndụ?+Olee mgbe ị ga-emezu ihe i kpere n’ikpe n’ahụ́ ndị na-akpagbu m?+