Diuterọnọmi 32:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A sị nnọọ na ha maara ihe,+ ha gaara echebara ihe a echiche!+Ha gaara eche echiche banyere ihe ga-emesị bụrụ ọgwụgwụ ha.+ Abụ Ọma 39:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Jehova, biko, mee ka m mara ọgwụgwụ m,+Mee ka m mara otú ụbọchị ndụ m ga-aha,+Ka m wee mara otú ndụ m dịruru mkpụmkpụ.+
29 A sị nnọọ na ha maara ihe,+ ha gaara echebara ihe a echiche!+Ha gaara eche echiche banyere ihe ga-emesị bụrụ ọgwụgwụ ha.+
4 “Jehova, biko, mee ka m mara ọgwụgwụ m,+Mee ka m mara otú ụbọchị ndụ m ga-aha,+Ka m wee mara otú ndụ m dịruru mkpụmkpụ.+