Ekliziastis 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ụbọchị mgbe ndị na-elekọta ụlọ+ na-ama jijiji, mgbe ndị ikom nwere ume huuru ehuru,+ mgbe ndị inyom na-egwe nri+ kwụsịworo ịrụ ọrụ n’ihi na ha dịzi ole na ole, mgbe anya gbaworo ndị inyom na-elepụ anya na windo+ ọchịchịrị;
3 n’ụbọchị mgbe ndị na-elekọta ụlọ+ na-ama jijiji, mgbe ndị ikom nwere ume huuru ehuru,+ mgbe ndị inyom na-egwe nri+ kwụsịworo ịrụ ọrụ n’ihi na ha dịzi ole na ole, mgbe anya gbaworo ndị inyom na-elepụ anya na windo+ ọchịchịrị;