35 Adị m afọ iri asatọ taa.+ M̀ pụrụ ịma ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ, ka ohu gị ọ̀ ka pụrụ ịnụ ụtọ ihe o riri na ihe ọ ṅụrụ,+ ka m̀ pụrụ ịnụ olu+ ndị ikom na ndị inyom na-abụ abụ?+ Gịnịzi mere ohu gị ka ga-eji bụụrụ onyenwe m eze ibu arọ?+
37 ọ bụkwa nwaanyị di ya nwụrụ+ nke dị afọ iri asatọ na anọ ugbu a), onye na-adịghị akọ ụkọ n’ụlọ nsọ, ọ na-eje ozi dị nsọ abalị na ehihie,+ na-ebu ọnụ, na-arịọsikwa arịrịọ ike.