Aịzaya 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Babịlọn, nke bụ́ ihe e ji chọọ alaeze niile mma,+ ịma mma na nganga nke ndị Kaldia,+ ga-adị ka mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+ Aịzaya 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 na ị ga-amalite ikwu okwu ịkwa emo a megide eze Babịlọn, sị: “Lee ka onye na-amanye ndị ọzọ ịrụ ọrụ si kwụsị ịmanye ha, lee ka mmegbu sikwa kwụsị!+ Mkpughe 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’egedege ihu ya, e dere otu aha nke bụ́ ihe omimi:+ “Babịlọn Ukwu ahụ, nne ụmụ nwaanyị akwụna+ na nke ihe arụ nke ụwa.”+
19 Babịlọn, nke bụ́ ihe e ji chọọ alaeze niile mma,+ ịma mma na nganga nke ndị Kaldia,+ ga-adị ka mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+
4 na ị ga-amalite ikwu okwu ịkwa emo a megide eze Babịlọn, sị: “Lee ka onye na-amanye ndị ọzọ ịrụ ọrụ si kwụsị ịmanye ha, lee ka mmegbu sikwa kwụsị!+
5 N’egedege ihu ya, e dere otu aha nke bụ́ ihe omimi:+ “Babịlọn Ukwu ahụ, nne ụmụ nwaanyị akwụna+ na nke ihe arụ nke ụwa.”+