Jeremaya 50:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Lee nnọọ ka e si gbujie ma gbajie+ hama e ji akpụ ụ́zụ́+ nke ụwa dum! Lee nnọọ ka Babịlọn si ghọọ naanị ihe ijuanya n’etiti mba niile!+ Jeremaya 51:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-ekpechite ọnụ gị,+ m ga-abọkwara gị ọbọ.+ M ga-eme ka oké osimiri ya taa, m ga-emekwa ka olulu mmiri ya taa.+
23 Lee nnọọ ka e si gbujie ma gbajie+ hama e ji akpụ ụ́zụ́+ nke ụwa dum! Lee nnọọ ka Babịlọn si ghọọ naanị ihe ijuanya n’etiti mba niile!+
36 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-ekpechite ọnụ gị,+ m ga-abọkwara gị ọbọ.+ M ga-eme ka oké osimiri ya taa, m ga-emekwa ka olulu mmiri ya taa.+