15 Anyụike ọ̀ ga-anyara onye ji ya egbutu ihe isi, ka mma e ji akwọ osisi ọ̀ ga-eche na ya ka onye ji ya akwọ osisi, dị ka à ga-asị na mkpanaka na-efegharị ndị na-eweli ya elu, dị ka à ga-asị na mkpara na-ebuli mmadụ nke na-abụghị osisi elu?+
6 bụ́ onye na-eji oké iwe apịa ndị dị iche iche ụtarị n’akwụsịghị akwụsị,+ onye ji iwe na-emeri mba dị iche iche, na-akpagbukwa ha n’enweghị ihe mgbochi.+