Habakọk 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na, lee, m ga-eme ka ndị Kaldia bilie,+ bụ́ mba nwere obi ilu nke na-emekwa ihe ọsọ ọsọ, nke na-aga n’ebe ndị sara mbara n’ụwa iji weghara ebe obibi ndị na-abụghị nke ya.+ Zekaraya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M na-eweso mba ndị tụsaara ahụ́+ oké iwe; n’ihi na mụ onwe m wetụrụ iwe,+ ma ha onwe ha so kpata ọdachi ahụ.”’+
6 N’ihi na, lee, m ga-eme ka ndị Kaldia bilie,+ bụ́ mba nwere obi ilu nke na-emekwa ihe ọsọ ọsọ, nke na-aga n’ebe ndị sara mbara n’ụwa iji weghara ebe obibi ndị na-abụghị nke ya.+
15 M na-eweso mba ndị tụsaara ahụ́+ oké iwe; n’ihi na mụ onwe m wetụrụ iwe,+ ma ha onwe ha so kpata ọdachi ahụ.”’+