Jeremaya 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-edo ndị ga-ebibi gị nsọ,+ onye nke ọ bụla na ngwá ọgụ ya;+ ha ga-egbutu osisi sida gị ndị kasị mma,+ meekwa ka ha daba n’ọkụ.+ Jeremaya 46:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda:
7 M ga-edo ndị ga-ebibi gị nsọ,+ onye nke ọ bụla na ngwá ọgụ ya;+ ha ga-egbutu osisi sida gị ndị kasị mma,+ meekwa ka ha daba n’ọkụ.+
2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda: