49 “Jehova ga-eme ka mba nke nọ n’ebe dị anya,+ nke si n’ebe ụwa sọtụrụ, buso gị agha, dị nnọọ ka ugo si efekwasị n’ihe ọ ga-eburu,+ ya bụ, mba nke ị na-agaghị aghọta asụsụ ya,+
15 “Ụlọ Izrel, lee, m ga-eme ka mba si ebe dị anya bịa wakpo unu,”+ ka Jehova kwuru. “Ọ bụ mba na-adịgide adịgide.+ Ọ bụ mba dịwara kemgbe oge ochie, mba unu na-amaghị asụsụ ha, unu apụghịkwa ịghọta ihe ha na-ekwu.
23 ụmụ Babịlọn+ na ndị Kaldia+ niile, Pikọd+ na Shoa na Koa, ha na ndị Asiria niile, ụmụ okorobịa ọma, ha niile bụcha ndị gọvanọ na ndị osote onye na-achị achị, ndị dike na ndị a na-akpọ òkù, ndị na-agba ịnyịnya, ha niile.