Jeremaya 50:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Buso ala Merateyim agha,+ busokwa ndị bi na Pikọd agha.+ Ka e gbuchapụ ha, laakwa ha n’iyi,” ka Jehova kwuru, “meekwa ihe niile m nyere gị n’iwu.+
21 “Buso ala Merateyim agha,+ busokwa ndị bi na Pikọd agha.+ Ka e gbuchapụ ha, laakwa ha n’iyi,” ka Jehova kwuru, “meekwa ihe niile m nyere gị n’iwu.+