Ezikiel 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ụmụ Babịlọn+ na ndị Kaldia+ niile, Pikọd+ na Shoa na Koa, ha na ndị Asiria niile, ụmụ okorobịa ọma, ha niile bụcha ndị gọvanọ na ndị osote onye na-achị achị, ndị dike na ndị a na-akpọ òkù, ndị na-agba ịnyịnya, ha niile.
23 ụmụ Babịlọn+ na ndị Kaldia+ niile, Pikọd+ na Shoa na Koa, ha na ndị Asiria niile, ụmụ okorobịa ọma, ha niile bụcha ndị gọvanọ na ndị osote onye na-achị achị, ndị dike na ndị a na-akpọ òkù, ndị na-agba ịnyịnya, ha niile.