Ezikiel 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ị̀ ga-ekpe ya ikpe,+ ị̀ ga-ekpe obodo na-awụfu ọbara ikpe,+ meekwa ka ọ mata ihe arụ ya niile?+ Mkpughe 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na mmehie ya kpụkọtara ọnụ ruo n’eluigwe,+ Chineke echetawokwa ajọ omume ya.+
2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ị̀ ga-ekpe ya ikpe,+ ị̀ ga-ekpe obodo na-awụfu ọbara ikpe,+ meekwa ka ọ mata ihe arụ ya niile?+