Jenesis 19:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova wee mee ka sọlfọ na ọkụ si n’ebe Jehova nọ, n’eluigwe, zokwasị Sọdọm, zokwasịkwa Gọmọra.+ Diuterọnọmi 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 bụ́ sọlfọ na nnu+ na ọkụ,+ nke mere na a gaghị akụ ihe n’ala ya dum, ihe agaghịkwa epulite na ya, ahịhịa ndụ agaghịkwa epu na ya, dị ka mgbe a kwaturu Sọdọm na Gọmọra,+ Adma+ na Zeboyim,+ bụ́ ndị Jehova ji iwe na ọnụma kwatuo;+ Aịzaya 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Babịlọn, nke bụ́ ihe e ji chọọ alaeze niile mma,+ ịma mma na nganga nke ndị Kaldia,+ ga-adị ka mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+
23 bụ́ sọlfọ na nnu+ na ọkụ,+ nke mere na a gaghị akụ ihe n’ala ya dum, ihe agaghịkwa epulite na ya, ahịhịa ndụ agaghịkwa epu na ya, dị ka mgbe a kwaturu Sọdọm na Gọmọra,+ Adma+ na Zeboyim,+ bụ́ ndị Jehova ji iwe na ọnụma kwatuo;+
19 Babịlọn, nke bụ́ ihe e ji chọọ alaeze niile mma,+ ịma mma na nganga nke ndị Kaldia,+ ga-adị ka mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+