Aịzaya 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka eluigwe maa jijiji,+ ụwa ga-emekwa mkpatụ pụọ n’ọnọdụ ya n’ihi oké iwe nke Jehova nke ụsụụ ndị agha+ n’ụbọchị iwe ya dị ọkụ.+
13 Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka eluigwe maa jijiji,+ ụwa ga-emekwa mkpatụ pụọ n’ọnọdụ ya n’ihi oké iwe nke Jehova nke ụsụụ ndị agha+ n’ụbọchị iwe ya dị ọkụ.+