Abụ Ọma 110:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova ga-anọ n’aka nri gị+Kụọ ndị eze righirighi n’ụbọchị iwe ya.+ Aịzaya 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Tienụ mkpu ákwá,+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso!+ Ọ ga-abịa dị ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+
6 “Tienụ mkpu ákwá,+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso!+ Ọ ga-abịa dị ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+