29 Ka ụwa maa jijiji, nọrọkwa n’oké ihe mgbu,+ n’ihi na Jehova echewo echiche ime Babịlọn ihe, ime ka ala Babịlọn bụrụ ihe ijuanya, n’enweghị onye ga-ebi n’ime ya.+
10 Ma ụbọchị Jehova+ ga-abịa dị ka onye ohi,+ bụ́ mgbe eluigwe ga-eji oké ụzụ+ gabiga,+ ma ihe ndị dị n’eluigwe na ụwa ga-adị oké ọkụ wee gbazee,+ a ga-ekpughekwa ụwa+ na ọrụ ndị a rụrụ n’ime ya.+