Ọnụ Ọgụgụ 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị okenye Moab na ndị okenye Midian wee were ego ha ga-akwụ maka ịgba afa+ gawa, ha wee gakwuru Belam,+ gwa ya ihe Belak kwuru. Diuterọnọmi 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A gaghị ahụ n’etiti unu onye ọ bụla nke na-esure* nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị n’ọkụ,+ onye ọ bụla nke na-agba afa,+ onye na-eme anwansi+ ma ọ bụ onye ọ bụla nke na-achọ ihe mgbaàmà ọdịnihu+ ma ọ bụ dibịa anwansi,+
7 Ndị okenye Moab na ndị okenye Midian wee were ego ha ga-akwụ maka ịgba afa+ gawa, ha wee gakwuru Belam,+ gwa ya ihe Belak kwuru.
10 A gaghị ahụ n’etiti unu onye ọ bụla nke na-esure* nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị n’ọkụ,+ onye ọ bụla nke na-agba afa,+ onye na-eme anwansi+ ma ọ bụ onye ọ bụla nke na-achọ ihe mgbaàmà ọdịnihu+ ma ọ bụ dibịa anwansi,+