Ezikiel 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na eze Babịlọn kwụụrụ otu ebe n’ebe ụzọ wara ngalaba, n’isi ụzọ abụọ, iji gbaa afa.+ Ọ yọgharịwo akụ́. O jiriwo terafim+ jụọ ase; o lewo anya n’imeju.
21 N’ihi na eze Babịlọn kwụụrụ otu ebe n’ebe ụzọ wara ngalaba, n’isi ụzọ abụọ, iji gbaa afa.+ Ọ yọgharịwo akụ́. O jiriwo terafim+ jụọ ase; o lewo anya n’imeju.