Mak 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma ọ dabaara ya otu ụbọchị+ mgbe Herọd kpọrọ ndị nọ n’ọkwá ukwu na ndị ọchịagha ya na ndị bụ́ ndị isi na Galili iri nri anyasị n’ememme ụbọchị ọmụmụ ya.+
21 Ma ọ dabaara ya otu ụbọchị+ mgbe Herọd kpọrọ ndị nọ n’ọkwá ukwu na ndị ọchịagha ya na ndị bụ́ ndị isi na Galili iri nri anyasị n’ememme ụbọchị ọmụmụ ya.+