Aịzaya 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ̀ bụ onye kpebiri ka e mee Taya ihe a,+ Taya nke na-ekpuwe ndị ọzọ okpueze, nke ndị ahịa ya bụ ndị isi, nke ndị ahịa ya bụ ndị a na-asọpụrụ n’ụwa?+
8 Ọ̀ bụ onye kpebiri ka e mee Taya ihe a,+ Taya nke na-ekpuwe ndị ọzọ okpueze, nke ndị ahịa ya bụ ndị isi, nke ndị ahịa ya bụ ndị a na-asọpụrụ n’ụwa?+