Aịzaya 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Babịlọn, nke bụ́ ihe e ji chọọ alaeze niile mma,+ ịma mma na nganga nke ndị Kaldia,+ ga-adị ka mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+ Aịzaya 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “M ga-ebilikwa megide ha,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. “M ga-ebipụ aha,+ bipụkwa ndị fọdụrụ afọdụ na ụmụ na ụmụ ụmụ,+ n’ime Babịlọn,” ka Jehova kwuru. Aịzaya 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma, lee, ụgbọ ịnyịnya agha, nke ndị mmadụ nọ na ya, na-abịa, nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ!”+ O wee malite ịsị: “Ọ dawo! Babịlọn adawo.+ A kụtuwo ihe oyiyi niile a pịrị apị nke chi ya n’ala!”+
19 Babịlọn, nke bụ́ ihe e ji chọọ alaeze niile mma,+ ịma mma na nganga nke ndị Kaldia,+ ga-adị ka mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+
22 “M ga-ebilikwa megide ha,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. “M ga-ebipụ aha,+ bipụkwa ndị fọdụrụ afọdụ na ụmụ na ụmụ ụmụ,+ n’ime Babịlọn,” ka Jehova kwuru.
9 Ma, lee, ụgbọ ịnyịnya agha, nke ndị mmadụ nọ na ya, na-abịa, nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ!”+ O wee malite ịsị: “Ọ dawo! Babịlọn adawo.+ A kụtuwo ihe oyiyi niile a pịrị apị nke chi ya n’ala!”+