45 Nke a bụ ihe Jehova gwara onye o tere mmanụ,+ bụ́ Saịrọs, onye m seere n’aka nri ya,+ ka m wee zọda mba dị iche iche n’ihu ya,+ ka m wee tọpụ ndị eze ihe ha kere n’úkwù; ka m wee megheere ya ọnụ ụzọ nwere ibo abụọ, ka a ghara imechi ọbụna ọnụ ụzọ ámá ya emechi: