Mkpughe 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 onye ya na ndị eze ụwa kwara iko,+ ma e mere ka mmanya nke ịkwa iko ya na-egbu ndị bi n’elu ụwa.”+ Mkpughe 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na mmanya nke iwe nke ịkwa iko ya enwetawo mba niile,+ ya na ndị eze nke ụwa kwakwara iko,+ ndị ahịa+ nke ụwa bakwara ọgaranya n’ihi ndụ okomoko gabigara ókè ọ na-ebi n’enweghị ihere ọ bụla.”+
3 N’ihi na mmanya nke iwe nke ịkwa iko ya enwetawo mba niile,+ ya na ndị eze nke ụwa kwakwara iko,+ ndị ahịa+ nke ụwa bakwara ọgaranya n’ihi ndụ okomoko gabigara ókè ọ na-ebi n’enweghị ihere ọ bụla.”+