Mkpughe 17:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 onye ya na ndị eze ụwa kwara iko.*+ E mekwara ka mmanya ya, nke nọchiri anya iko ọ na-akwa, na-egbu ndị bi n’ụwa.”+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:2 Bible Na-akụzi, p. 220 Mmezu Mkpughe, p. 235-244
2 onye ya na ndị eze ụwa kwara iko.*+ E mekwara ka mmanya ya, nke nọchiri anya iko ọ na-akwa, na-egbu ndị bi n’ụwa.”+