5 Nọdụ ala gbachi nkịtị,+ banyekwa n’ọchịchịrị,+ gị ada bụ́ ndị Kaldia;+ n’ihi na ị gaghị abụkwa onye ndị mmadụ na-akpọ Oké Nwaanyị+ nke na-achị Alaeze dị iche iche.+
4 Ndị na-akwa iko,+ ùnu amaghị na ịbụ enyi ụwa bụ ịbụ onye iro Chineke?+ Ya mere, onye ọ bụla nke chọrọ ịbụ enyi+ ụwa na-eme onwe ya onye iro Chineke.+
9 “Ndị eze+ ụwa, ndị ha na ya kwara iko, biekwa ndụ okomoko n’emeghị ihere, ga-akwara ya ákwá, tiekwa aka n’obi wee ruoro ya uju,+ mgbe ha ga na-ele anwụrụ ọkụ+ nke si n’ọkụ a na-akpọ ya,