Aịzaya 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ ga-erukwa na mgbe afọ iri asaa gasịrị, Jehova ga-eche ihu n’ebe Taya nọ, ọ ga-amaliteghachi ịnata ego,+ na-agbakwa akwụna, ya na alaeze niile nke ụwa bụ́ ndị dị n’elu ala.+
17 Ọ ga-erukwa na mgbe afọ iri asaa gasịrị, Jehova ga-eche ihu n’ebe Taya nọ, ọ ga-amaliteghachi ịnata ego,+ na-agbakwa akwụna, ya na alaeze niile nke ụwa bụ́ ndị dị n’elu ala.+