Jeremaya 50:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Mkpọtụ nke ga-eme mgbe a ga-eweghara Babịlọn ga-eme ka ụwa maa jijiji,+ a ga-anụkwa mkpu ákwá n’etiti mba dị iche iche.”+ Ezikiel 27:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ndị niile bi n’agwaetiti+—ha ga-ekporopụ anya na-ele gị, ndị eze ha ga-amakwa jijiji n’ụjọ.+ Ihu ndị mmadụ ga-agbarụ.+
46 Mkpọtụ nke ga-eme mgbe a ga-eweghara Babịlọn ga-eme ka ụwa maa jijiji,+ a ga-anụkwa mkpu ákwá n’etiti mba dị iche iche.”+
35 Ndị niile bi n’agwaetiti+—ha ga-ekporopụ anya na-ele gị, ndị eze ha ga-amakwa jijiji n’ụjọ.+ Ihu ndị mmadụ ga-agbarụ.+