Aịzaya 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma, lee, ụgbọ ịnyịnya agha, nke ndị mmadụ nọ na ya, na-abịa, nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ!”+ O wee malite ịsị: “Ọ dawo! Babịlọn adawo.+ A kụtuwo ihe oyiyi niile a pịrị apị nke chi ya n’ala!”+ Jeremaya 51:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Na mberede, Babịlọn adawo, o wee kụrie.+ Kwasierenụ ya ákwá ike.+ Werenụ mmanụ bọlsọm a ga-ete ya maka ihe mgbu ya.+ Ikekwe, a ga-agwọta ya.” Mkpughe 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Otu mmụọ ozi dị ike wee buru otu nkume yiri nnukwu nkume igwe nri+ wee tụba ya n’oké osimiri,+ sị: “Otú a ka a ga-esi tụda obodo ukwu ahụ bụ́ Babịlọn ngwa ngwa, a gakwaghị ahụ ya ọzọ.+
9 Ma, lee, ụgbọ ịnyịnya agha, nke ndị mmadụ nọ na ya, na-abịa, nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ!”+ O wee malite ịsị: “Ọ dawo! Babịlọn adawo.+ A kụtuwo ihe oyiyi niile a pịrị apị nke chi ya n’ala!”+
8 Na mberede, Babịlọn adawo, o wee kụrie.+ Kwasierenụ ya ákwá ike.+ Werenụ mmanụ bọlsọm a ga-ete ya maka ihe mgbu ya.+ Ikekwe, a ga-agwọta ya.”
21 Otu mmụọ ozi dị ike wee buru otu nkume yiri nnukwu nkume igwe nri+ wee tụba ya n’oké osimiri,+ sị: “Otú a ka a ga-esi tụda obodo ukwu ahụ bụ́ Babịlọn ngwa ngwa, a gakwaghị ahụ ya ọzọ.+