64 Kwuokwa, sị, ‘Ọ bụ otú a ka Babịlọn ga-esi mikpuo, ọ gaghịkwa apụta ọzọ n’ihi ọdachi m ga-eme ka ọ dakwasị ya;+ ha ga-arụtara onwe ha ike ọgwụgwụ.’”+
21 “‘M ga-eme ka ihe ụjọ mberede bịakwasị gị,+ ị gaghị adịkwa ọzọ; a ga-achọsi gị ike,+ ma a gaghị ahụkwa gị ruo mgbe ebighị ebi,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”