Ezikiel 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ndị niile maara gị n’etiti ndị dị iche iche ga-ekporopụ anya na-ele gị.+ Ihe ụjọ mberede ga-abịakwasị gị, ị gaghị adịkwa ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.”’”+
19 Ma ndị niile maara gị n’etiti ndị dị iche iche ga-ekporopụ anya na-ele gị.+ Ihe ụjọ mberede ga-abịakwasị gị, ị gaghị adịkwa ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.”’”+