Ezikiel 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘M ga-eme ka ihe ụjọ mberede bịakwasị gị,+ ị gaghị adịkwa ọzọ; a ga-achọsi gị ike,+ ma a gaghị ahụkwa gị ruo mgbe ebighị ebi,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.” Ezikiel 27:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ndị ahịa n’etiti ndị dị iche iche ga-afụ mkpọrọhịhị n’ihi gị.+ Ihe ụjọ mberede ga-abịakwasị gị, ị gaghị adịkwa ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.’”’”+
21 “‘M ga-eme ka ihe ụjọ mberede bịakwasị gị,+ ị gaghị adịkwa ọzọ; a ga-achọsi gị ike,+ ma a gaghị ahụkwa gị ruo mgbe ebighị ebi,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
36 Ndị ahịa n’etiti ndị dị iche iche ga-afụ mkpọrọhịhị n’ihi gị.+ Ihe ụjọ mberede ga-abịakwasị gị, ị gaghị adịkwa ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.’”’”+