Matiu 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma onye ọ bụla nke na-eme ka otu n’ime ndị a dị nta bụ́ ndị nwere okwukwe n’ebe m nọ sụọ ngọngọ, ọ baara ya uru karị ka e jiri nkume igwe nri+ nke ịnyịnya ibu na-akwagharị konye ya n’olu ma tụba ya n’ogbu oké osimiri.+
6 Ma onye ọ bụla nke na-eme ka otu n’ime ndị a dị nta bụ́ ndị nwere okwukwe n’ebe m nọ sụọ ngọngọ, ọ baara ya uru karị ka e jiri nkume igwe nri+ nke ịnyịnya ibu na-akwagharị konye ya n’olu ma tụba ya n’ogbu oké osimiri.+