Matiu 18:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma onye ọ bụla nke mere ka otu n’ime ndị a dị nta bụ́ ndị nwere okwukwe na m mehie, ọ ga-akara ya mma na e weere nkume e ji egwe nri nke jakị na-akwagharị konye ya n’olu ma tụba ya n’oké osimiri.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:6 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,2/2018, p. 8 Ụlọ Nche,2/15/2015, p. 8
6 Ma onye ọ bụla nke mere ka otu n’ime ndị a dị nta bụ́ ndị nwere okwukwe na m mehie, ọ ga-akara ya mma na e weere nkume e ji egwe nri nke jakị na-akwagharị konye ya n’olu ma tụba ya n’oké osimiri.+