Matiu 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma onye ọ bụla nke na-eme ka otu n’ime ndị a dị nta bụ́ ndị nwere okwukwe n’ebe m nọ sụọ ngọngọ, ọ baara ya uru karị ka e jiri nkume igwe nri+ nke ịnyịnya ibu na-akwagharị konye ya n’olu ma tụba ya n’ogbu oké osimiri.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:6 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,2/2018, p. 8 Ụlọ Nche,2/15/2015, p. 8
6 Ma onye ọ bụla nke na-eme ka otu n’ime ndị a dị nta bụ́ ndị nwere okwukwe n’ebe m nọ sụọ ngọngọ, ọ baara ya uru karị ka e jiri nkume igwe nri+ nke ịnyịnya ibu na-akwagharị konye ya n’olu ma tụba ya n’ogbu oké osimiri.+