Jeremaya 48:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E menyewo Moab ihere, n’ihi na e menyewo ya oké ụjọ.+ Kwaa ákwá, tie mkpu ákwá. Kọọnụ n’Anọn+ na e bukọrọwo ihe Moab. Mkpughe 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ndị eze+ ụwa, ndị ha na ya kwara iko, biekwa ndụ okomoko n’emeghị ihere, ga-akwara ya ákwá, tiekwa aka n’obi wee ruoro ya uju,+ mgbe ha ga na-ele anwụrụ ọkụ+ nke si n’ọkụ a na-akpọ ya,
20 E menyewo Moab ihere, n’ihi na e menyewo ya oké ụjọ.+ Kwaa ákwá, tie mkpu ákwá. Kọọnụ n’Anọn+ na e bukọrọwo ihe Moab.
9 “Ndị eze+ ụwa, ndị ha na ya kwara iko, biekwa ndụ okomoko n’emeghị ihere, ga-akwara ya ákwá, tiekwa aka n’obi wee ruoro ya uju,+ mgbe ha ga na-ele anwụrụ ọkụ+ nke si n’ọkụ a na-akpọ ya,