Mkpughe 18:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Otu mmụọ ozi dị ike wee buru otu nkume yiri nnukwu nkume e ji egwe nri tụba ya n’oké osimiri, sị: “Otú a ka a ga-esi atụda obodo ukwu a bụ́ Babịlọn ngwa ngwa. A gaghịzi ahụ ya ọzọ.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:21 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 13 Mmezu Mkpughe, p. 269
21 Otu mmụọ ozi dị ike wee buru otu nkume yiri nnukwu nkume e ji egwe nri tụba ya n’oké osimiri, sị: “Otú a ka a ga-esi atụda obodo ukwu a bụ́ Babịlọn ngwa ngwa. A gaghịzi ahụ ya ọzọ.+