Jeremaya 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ̀ bụ na mmanụ bọlsọm+ adịghị na Gilied?+ Ka ọ̀ bụ na e nweghị onye na-agwọ ọrịa na ya?+ Gịnị mere ada bụ́ ndị m agbakebeghị?+ Jeremaya 46:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Gbagoo Gilied nweta mmanụ bọlsọm,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Ijipt.+ Ọ bụ n’efu ka i nwetaworo ọtụtụ ihe e ji agwọ ọrịa. I nweghị ngwọta.+
22 Ọ̀ bụ na mmanụ bọlsọm+ adịghị na Gilied?+ Ka ọ̀ bụ na e nweghị onye na-agwọ ọrịa na ya?+ Gịnị mere ada bụ́ ndị m agbakebeghị?+
11 “Gbagoo Gilied nweta mmanụ bọlsọm,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Ijipt.+ Ọ bụ n’efu ka i nwetaworo ọtụtụ ihe e ji agwọ ọrịa. I nweghị ngwọta.+