Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 13:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Anụ ọhịa ndị bi n’ógbè mmiri na-adịghị ga-amakpu n’ebe ahụ. Ikwiikwii ga-ejupụta n’ụlọ ha.+ Enyí nnụnụ ga-ebikwa n’ebe ahụ, ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu ga na-awụgharị n’ebe ahụ.+

  • Jeremaya 50:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 Ya mere, anụ ọhịa ndị bi n’ebe mmiri na-adịghị na anụ ndị na-agbọ ụja ga-ebi, enyí nnụnụ ga-ebikwa na ya;+ mmadụ agaghị ebi n’ime ya ọzọ, ọ gaghịkwa adị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.”+

  • Jeremaya 51:37
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 37 Babịlọn ga-aghọ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa,+ ihe ijuanya na ihe a na-afụrụ mkpọrọhịhị, n’enweghị onye bi ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya