Mkpughe 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nwaanyị ahụ+ ị hụrụ pụtara obodo ukwu ahụ nke nwere alaeze na-achị ndị eze nke ụwa.”+ Mkpughe 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee jiri oké olu tie mkpu,+ sị: “Ọ dawo! Babịlọn Ukwu ahụ adawo,+ ọ ghọwokwa ebe obibi nke ndị mmụọ ọjọọ na ebe zoro ezo nke ume ọ bụla e kupụrụ ekupụ+ nke na-adịghị ọcha na ebe zoro ezo nke anụ ufe niile na-adịghị ọcha, nke a kpọkwara asị!+
2 O wee jiri oké olu tie mkpu,+ sị: “Ọ dawo! Babịlọn Ukwu ahụ adawo,+ ọ ghọwokwa ebe obibi nke ndị mmụọ ọjọọ na ebe zoro ezo nke ume ọ bụla e kupụrụ ekupụ+ nke na-adịghị ọcha na ebe zoro ezo nke anụ ufe niile na-adịghị ọcha, nke a kpọkwara asị!+