Aịzaya 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma, lee, ụgbọ ịnyịnya agha, nke ndị mmadụ nọ na ya, na-abịa, nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ!”+ O wee malite ịsị: “Ọ dawo! Babịlọn adawo.+ A kụtuwo ihe oyiyi niile a pịrị apị nke chi ya n’ala!”+ Jeremaya 51:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Na mberede, Babịlọn adawo, o wee kụrie.+ Kwasierenụ ya ákwá ike.+ Werenụ mmanụ bọlsọm a ga-ete ya maka ihe mgbu ya.+ Ikekwe, a ga-agwọta ya.” Mkpughe 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mmụọ ozi ọzọ, bụ́ nke abụọ wee sochie, na-ekwu, sị: “Ọ dawo! Babịlọn+ Ukwu ahụ adawo,+ bụ́ onye mere ka mba niile ṅụọ mmanya+ nke iwe nke ịkwa iko ya!”+
9 Ma, lee, ụgbọ ịnyịnya agha, nke ndị mmadụ nọ na ya, na-abịa, nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ!”+ O wee malite ịsị: “Ọ dawo! Babịlọn adawo.+ A kụtuwo ihe oyiyi niile a pịrị apị nke chi ya n’ala!”+
8 Na mberede, Babịlọn adawo, o wee kụrie.+ Kwasierenụ ya ákwá ike.+ Werenụ mmanụ bọlsọm a ga-ete ya maka ihe mgbu ya.+ Ikekwe, a ga-agwọta ya.”
8 Mmụọ ozi ọzọ, bụ́ nke abụọ wee sochie, na-ekwu, sị: “Ọ dawo! Babịlọn+ Ukwu ahụ adawo,+ bụ́ onye mere ka mba niile ṅụọ mmanya+ nke iwe nke ịkwa iko ya!”+