Job 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Hà na-adị ka ahịhịa ọka ifufe na-ebugharị,+Dịkwa ka igbogbo ọka nke oké ifufe bupụrụ? Abụ Ọma 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị ajọ omume adịghị otú ahụ,Kama ha dị ka igbogbo ọka nke ifufe na-efesasị.+ Abụ Ọma 35:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka ha dị ka igbogbo ọka nke ifufe na-ebu,+Ka mmụọ ozi Jehova na-achụsasịkwa ha.+ Aịzaya 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mba dị iche iche+ ga-eme mkpọtụ dị ka mkpọtụ nke ọtụtụ mmiri. Ọ ga-abara ha mba,+ ha ga-agbagakwa n’ebe dị anya. A ga-achụkwa ha ọsọ dị ka igbogbo ọka dị n’ugwu nke ifufe na-ebugharị, dịkwa ka ogwu nke ifufe bu agba gburugburu mgbe ifufe na-efe.+
13 Mba dị iche iche+ ga-eme mkpọtụ dị ka mkpọtụ nke ọtụtụ mmiri. Ọ ga-abara ha mba,+ ha ga-agbagakwa n’ebe dị anya. A ga-achụkwa ha ọsọ dị ka igbogbo ọka dị n’ugwu nke ifufe na-ebugharị, dịkwa ka ogwu nke ifufe bu agba gburugburu mgbe ifufe na-efe.+