Abụ Ọma 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gịnị mere mba niile ji na-agba ghara ghara,+Mba dị iche iche anọrọkwa na-atamu ihe efu?+ Abụ Ọma 67:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka mba dị iche iche ṅụrịa ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ị ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe ziri ezi;+Ị ga na-edukwa mba dị iche iche n’elu ụwa. Sila. Aịzaya 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Geenụ ntị! Ọ dị ìgwè nọ n’ugwu, nke yiri ndị dị ọtụtụ!+ Geenụ ntị! Alaeze dị iche iche na-eme mkpọtụ, mba ndị a kpọkọtara ọnụ+ na-emekwa mkpọtụ! Jehova nke ụsụụ ndị agha na-akpọkọta ụsụụ ndị agha.+
4 Ka mba dị iche iche ṅụrịa ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ị ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe ziri ezi;+Ị ga na-edukwa mba dị iche iche n’elu ụwa. Sila.
4 Geenụ ntị! Ọ dị ìgwè nọ n’ugwu, nke yiri ndị dị ọtụtụ!+ Geenụ ntị! Alaeze dị iche iche na-eme mkpọtụ, mba ndị a kpọkọtara ọnụ+ na-emekwa mkpọtụ! Jehova nke ụsụụ ndị agha na-akpọkọta ụsụụ ndị agha.+