Abụ Ọma 46:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mba dị iche iche gbara aghara,+ alaeze dị iche iche makwara jijiji;O mere ka a nụ ụda olu ya, ụwa ewee gbazee.+ Matiu 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “N’ihi na mba ga-ebuso mba ọzọ agha,+ alaeze ga-ebusokwa alaeze ọzọ agha,+ a ga-enwekwa ụkọ nri+ na ala ọma jijiji+ n’ebe dị iche iche. Ọrụ Ndịozi 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 onye ji mmụọ nsọ si n’ọnụ nna nna anyị Devid,+ bụ́ ohu gị, sị, ‘Gịnị mere mba niile ji na-agba ghara ghara, ndị dị iche iche ana-atụgharịkwa uche n’ihe efu?+
6 Mba dị iche iche gbara aghara,+ alaeze dị iche iche makwara jijiji;O mere ka a nụ ụda olu ya, ụwa ewee gbazee.+
7 “N’ihi na mba ga-ebuso mba ọzọ agha,+ alaeze ga-ebusokwa alaeze ọzọ agha,+ a ga-enwekwa ụkọ nri+ na ala ọma jijiji+ n’ebe dị iche iche.
25 onye ji mmụọ nsọ si n’ọnụ nna nna anyị Devid,+ bụ́ ohu gị, sị, ‘Gịnị mere mba niile ji na-agba ghara ghara, ndị dị iche iche ana-atụgharịkwa uche n’ihe efu?+