Jeremaya 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nọrọnụ n’akụkụ niile tie mkpu agha megide ya.+ Ọ chịliwo aka elu.+ Ogidi ya niile adawo. A kwatuwo mgbidi ya niile.+ N’ihi na ọ bụ ịbọ ọbọ Jehova.+ Bọọnụ ọbọ n’ahụ́ ya. Meenụ ya ihe o mere ndị ọzọ.+ Jeremaya 51:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ka onye na-ekwe ụta hapụ ikwe ya.+ Ka onye yi uwe agha ghara ibili ọtọ. “Unu enwekwarala ụmụ okorobịa ya ọmịiko.+ Bibienụ ndị agha ya niile.+
15 Nọrọnụ n’akụkụ niile tie mkpu agha megide ya.+ Ọ chịliwo aka elu.+ Ogidi ya niile adawo. A kwatuwo mgbidi ya niile.+ N’ihi na ọ bụ ịbọ ọbọ Jehova.+ Bọọnụ ọbọ n’ahụ́ ya. Meenụ ya ihe o mere ndị ọzọ.+
3 “Ka onye na-ekwe ụta hapụ ikwe ya.+ Ka onye yi uwe agha ghara ibili ọtọ. “Unu enwekwarala ụmụ okorobịa ya ọmịiko.+ Bibienụ ndị agha ya niile.+