Aịzaya 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha ga-eji ụta ha gbajaa ọbụna ụmụ okorobịa.+ Ha agaghị emere mkpụrụ nke afọ ebere;+ anya ha agaghịkwa emere ụmụ ndị Babịlọn ebere. Jeremaya 50:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, ụmụ okorobịa ya ga-ada n’ámá ya dị iche iche,+ a ga-egbukwa ndị agha ya niile n’ụbọchị ahụ,”+ ka Jehova kwuru.
18 Ha ga-eji ụta ha gbajaa ọbụna ụmụ okorobịa.+ Ha agaghị emere mkpụrụ nke afọ ebere;+ anya ha agaghịkwa emere ụmụ ndị Babịlọn ebere.
30 Ya mere, ụmụ okorobịa ya ga-ada n’ámá ya dị iche iche,+ a ga-egbukwa ndị agha ya niile n’ụbọchị ahụ,”+ ka Jehova kwuru.