Aịzaya 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha ga-eji ụta ha gbajaa ọbụna ụmụ okorobịa.+ Ha agaghị emere mkpụrụ nke afọ ebere;+ anya ha agaghịkwa emere ụmụ ndị Babịlọn ebere. Jeremaya 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọnwụ esiwo na windo anyị bata; ọ batawo n’ụlọ elu anyị ka o gbuchapụ ụmụntakịrị anyị n’okporo ámá, gbuchapụkwa ụmụ okorobịa anyị n’ámá obodo.’+ Jeremaya 49:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ya mere, ụmụ okorobịa ya ga-ada n’ámá ya, a ga-egbukwa ndị agha ya niile n’ụbọchị ahụ,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. Jeremaya 51:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 A ga-egbu ha n’ala ndị Kaldia,+ a ga-emerụkwa ha ahụ́ nke ukwuu n’okporo ámá ya dị iche iche.+
18 Ha ga-eji ụta ha gbajaa ọbụna ụmụ okorobịa.+ Ha agaghị emere mkpụrụ nke afọ ebere;+ anya ha agaghịkwa emere ụmụ ndị Babịlọn ebere.
21 N’ihi na ọnwụ esiwo na windo anyị bata; ọ batawo n’ụlọ elu anyị ka o gbuchapụ ụmụntakịrị anyị n’okporo ámá, gbuchapụkwa ụmụ okorobịa anyị n’ámá obodo.’+
26 “Ya mere, ụmụ okorobịa ya ga-ada n’ámá ya, a ga-egbukwa ndị agha ya niile n’ụbọchị ahụ,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.