-
Jeremaya 49:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 Ụmụ okorobịa ya ga-ada n’ámá ya dị iche iche.
A ga-egbukwa ndị agha ya niile n’ụbọchị ahụ.” Ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru ihe a.
-