Jeremaya 49:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ya mere, ụmụ okorobịa ya ga-ada n’ámá ya, a ga-egbukwa ndị agha ya niile n’ụbọchị ahụ,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
26 “Ya mere, ụmụ okorobịa ya ga-ada n’ámá ya, a ga-egbukwa ndị agha ya niile n’ụbọchị ahụ,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.